Showing posts with label Igbo Chorus. Show all posts
Showing posts with label Igbo Chorus. Show all posts

Monday, July 3, 2017

My Favorite Igbo Chorus For My Birth Day Today






Onye nwe madu ana m ekele Gi o o
Onu m juru n'ekele
Ebe I mere ka ndu foro m o o
Onu m juru n'ekele

Papa bi n'Elu-igwe, ana m ekele Gi o o o
Onu m juru n'ekele
O kwa Gi mere ka ndu foro m o o o
Onu m juru n'ekele

Nwanne nke otu onye, ana m ekele Gi o o
Onu m juru n'ekele
Ebe I mere ka ndu foro m o o
Onu m juru n'ekele

O kaka kachasi, ana m ekele Gi o o
Onu m juru n'ekele
Ebe I mere ka ndu foro m o o o
Onu m juru n'ekele

Onye nwe madu ana m ekele Gi o o
Onu m juru n'ekele
Ebe I mere ka ndu foro m o o
Onu m juru n'ekele