Friday, August 21, 2015

Jisos Bu Ezi Enyi Anyi

Jisos bu ezi Enyi'anyi
Nebu njo n'ahuhu-anyi
Igwa Chineke ihe dum
N'ekpere bu ok'uru
Anyi netuf'udo nke-uku
Nebu ihe ngbu n'efu
N'ihi n'anyi agwaghi Chineke
Ihe nile n'ekpere

Anyi nwere nsogbu n'onwunwa
Ihe nwuta di nso anyi
K'obi-anyi ghara ilo miri
Gwa Chineke n'ekpere
Anyi gahu enyi dika nka
Nke n\ebu ihe ngbu-anyi
Jisos mara adigh'ike anyi
Gwa Chineke n'ekpere

Anyi bu madu nenyeghi ike
Ndi ok'ibu nanyigbu
Jisos bu Ebe ngbaba anyi
Gwa Chineke n'ekpere
Nd'enyi gi arapuwo gi
Gwa Chineke n'ekpere
O gekuru gi n'Aka Ya
I genwe nkasi obi

Ekpere na Abu
Abu 249

#DrJTF

16 comments:

  1. I believe this post was written in igbo. DJTF A summary of the post in english would be appreciated

    ReplyDelete
    Replies
    1. I shall locate that and update this post
      Thanks

      Delete
    2. OverviewLyricsOther recordingsListenPeople also search for
      What a friend we have in Jesus
      All our sins and griefs to bear
      What a privilege to carry
      Everything to God in prayer
      Oh, what peace we often forfeit
      Oh, what needless pain we bear
      All because we do not carry
      Everything to God in prayer
      Have we trials and temptations?
      Is there trouble anywhere?
      We should never be discouraged
      Take it to the Lord in prayer
      Can we find a friend so faithful
      Who will all our sorrows share?
      Jesus knows our every weakness
      Take it to the Lord in prayer

      Delete